30th December is taken


 

https://m.facebook.com/story.php?story_fbid=pfbid02UyM6RR7YCd1LZY1swNXRWJQYSAwYJRMDFndhzanep4ybLKyM8cSeHC8mi6XZZy7bl&id=100061454784308&mibextid=Nif5oz



AKỤKỌ SIRI EBONYI BỊA!

=========================== 

Nwa-ada Angela Uchechi  bụ onye nke akara ị gba nkwụ ya na Satọdee 30th December 2023; 


O kwuru na nwoke chọrọ ilụ ya bụ Mazi Makwe Denis Emeka 

 

Nwa-ada Uchechi mere ka ụwa mata na ya na akpo onye obula ka ha bia nonyere ya.

 

Anyi Nile bukwa Ndi Ishiagu.

Obukwa oke mmemme

O ga adikwa Egwu

  


Ngwa!

Gwa anyị echiche gị na okwu a


©Mazi Damian Okafor

(National Youth Leader Ohanaeze Ndigbo Worldwide)

Comments

Popular posts from this blog

Dr. GOC and His Love for humanity

Ezza is the oldest clan in Igbo Land

Dr GOC and His Love for humanity